1 Ndị Forbes kpọrọ aha Sweden n’oge na adịghị anya dikà obodo kachasị mba niile mma n’uwa maka izu ahịa- ala na amita mkpụrụ osisi maka ndị na etinye ego

2 Sweden nwere obere ego kwa isi nne ego GDP nke $56,956 na ogo ibi ndụ kachasị elu ebe obula na ụwa

3 Akụ na ụbà nke azụmahịa elektrọnik kachasị elu na Europe na mpaghara obodo na anaghị eji ego kachasị emepe

4 Mbipụta ndepùta isiokwu nke asọ mpi ụwa niile enyela Sweden ọkwà dikà ndị nwere akụ na ụbà kachasị nke ndị ọzọ na ụwa niile

5 Enwèrèlà Sweden ka ndị kachasị emeputa ihe ọhụrụ na obodo EU, yana nọmba kachasị pụta ihe kwa isi nne ego

6 Sweden nọ na ọkwà di mma karịa mba obula na ụwa iji mezuo ebumnobi UN ịnọgide na enwe mmepe

INYE NDUM ỌDỤ ỌKACHAMARA

  • Mmepe ụlọ oru
  • Ndumọdụ ego/atụmatụ utu
  • Ohere otuto
  • Ngalaba ahịa echiche isi nne ego mmadụ
  • Njikwa IT/nhọrọ
  • Iwu na ntụziaka
  • Ibuli atụmatụ mgbasa ozi ahịa
  • Nnyefe oru ụlọ oru ndị ọzọ
  • Ịmā arụ oru nke ọmà
  • Njikwa ihe odachi

NYOCHA AHỊA

  • Mmata aha ngwaāhịa/mgbatị
  • Ụlọ oru azụmahịa
  • Amuma zuru ezu
  • Ngwaāhịa onye ahịa
  • Igwe mmadụ na aga na otu ụzọ
  • Nkebi ahịa
  • Ajụjụ onu uche ndị ọhà
  • Ngwaāhịa pụrụ omume/oru

NCHỌPỤTA

  • Ozi azụmahịa
  • Akụkọ ụlọ oru
  • Nchọpụta ozi zoro ezo na nweputa
  • Nchịkọta dọkụmentì goomenti
  • Akụkọ eji eme nyocha
  • Nyocha ntà akụkọ
  • Nchịkọta nọmba data mba
  • Ewe na oru/ewe onye si na ụlọ oru ọzọ n'oru

ỤLỌ ORU DI NSO

  • Adreesi ụlọ oru na Stockholm/Sweden
  • Nọmba ekwentị yana ebe azụmahịa na ahụ maka nọmba ekwentị onye ahịa
  • Nziga ozi intaneèt na ụwa niile
  • 24/7 nkwado onye ahịa

NTỤGHARỊ

  • Ọgịga/mbata asụsu karịrị iri na asaa
  • Onye oru tozuru etozu, nwaafo, ndị ọkachamara asụsu
  • ISO 17100 ikwe nkwa idi mma
0
AFO ANO NA AZỤMAHỊA
0
NRUKOORU ONYE TOZURU ETOZU
0
ONYE AHỊA MAGBURU ONWE YA
0 %
EKWE NKWA AFO OJUJU
Egbo mkpa emebere maka nzipụ
Onye ahịa o bula di iche- Arụmarụ oru o bula di iche- Ya mere anyị na agbasị mbò ike iji ziga egbo mkpa emebere maka nzipụ, emebere ka omezuo mkpa na ebumnobi gị kpomkwem
Amamihe nke ime obodo
Mmekọrịta anyị di nso na ndị ụlọ oru goomenti Sweden, ụlọ akwụkwọ na ụlọ oru na enyere anyị aka egbo mkpa gị, ngwa ngwa ma di mfe
Nwere uru amamihe ọkachamara anyị mere ihe
Ka anyị nye gị nkwado ime nke ọmà - Nghọta anyị chikotara na afo niile bu ihe di mkpa maka ọganihu gị na Sweden
Nha ihe na Nghọta
Atụmatụ na ime ihe niile anyị tụrụ arọ nwere ụzọ doro anya iji mara ihe mmetụta ha nwere na azụmahịa na ebumnobi mgbasa ozi ahịa gị
Oru Ọmà
Rịzọọtụ anyị jikọrọ kpomkwem na oru ọmà anyị na enye, kachasị na ọganihu gị- Anyị nọ ebe a iji nyere gị aka na nzọụkwụ o bula nke ụzọ gị

Akụkọ kacha ọhụrụ

Ka anyị lee anyị na ihe ga ekwe omume!

Kpọtụrụ anyị iji matakwuo ihe ndị ọzọ

Frejgatan 13
114 79 Stockholm
Sweden

info@ce.se
igbo@ce.se

+46 8 55 11 07 00
+46 8 55 11 07 01