CELanguageCE Sweden • Anyị na enyere ndị ahịa mba òfèsi aka ịchọta ụzọ azụmahịa ala ndị Swedish

CE Sweden • Anyị na enyere ndị ahịa mba òfèsi aka ịchọta ụzọ azụmahịa ala ndị Swedish

Innehållsförteckning

Ibiaruola na CE Sweden

Anyị na enyere ndị ahịa mba òfèsi aka ịchọta ụzọ azụmahịa ala ndị Swedish. Onye ndumọdụ ọkachamara anyị na enwere oge iji ghọta ụlọ oru gị n’ozuzu, teknuzu na ebumnobi ụlọ oru. Ụzọ esi egbo mkpa anyị na-enye ga-abụ nke emeputara kpamkpam mgbe niile maka mkpa gị pụrụ iche.

Sweden bu obodo mepere emepe nwere nnukwu uru yana ohere na adịghị agwụ agwụ- ebe kachasị mma iji gbàtịa onunu zuru ụwa onu gị ma matakwo ahịa ọhụrụ

Ka anyị na gị ruko oru. Anyị kwudosiri ike na nchere iji tuziere gị aka n’uzo niile.

  • Ndị Forbes kpọrọ aha Sweden n’oge na adịghị anya dikà obodo kachasị mba niile mma n’uwa maka izu ahịa- ala na amita mkpụrụ osisi maka ndị na etinye ego
  • Sweden nwere obere ego kwa isi nne ego GDP nke $56,956 na ogo ibi ndụ kachasị elu ebe obula na ụwa
  • Akụ na ụbà nke azụmahịa elektrọnik kachasị elu na Europe na mpaghara obodo na anaghị eji ego kachasị emepe
  • Mbipụta ndepùta isiokwu nke asọ mpi ụwa niile enyela Sweden ọkwà dikà ndị nwere akụ na ụbà kachasị nke ndị ọzọ na ụwa niile
  • Enwèrèlà Sweden ka ndị kachasị emeputa ihe ọhụrụ na obodo EU, yana nọmba kachasị pụta ihe kwa isi nne ego
  • Sweden nọ na ọkwà di mma karịa mba obula na ụwa iji mezuo ebumnobi UN ịnọgide na enwe mmepe

Njuta
ndum ọdụ onye ọkachamara

  • Enyemaka azụmahịa
  • Azụmahịa na orire
  • Mmepe ụlọ oru
  • Mmepụta atụmatụ
  • Ndum ọdụ ego
  • Isi nne ego mmadụ
  • Njikwa IT
  • Iwu na ntụziaka
  • Atụmatụ mgbasa ozi ahịa
  • Nnyefe ndị ọzọ oru ụlọ oru
  • Na arụ oru nke ọmà
  • Mmepụta ihe na-adị mma
  • Njikwa ihe odachi

Ahịa
nyocha

  • Ntule mgbasa ozi
  • Mmata aha ngwaāhịa/gbasaa
  • Ụlọ oru mmepụta azụmahịa
  • Amuma zuru ezu
  • Ngwaāhịa onye ahịa
  • Igwe mmadụ na aga na otu ụzọ
  • nyocha kwesiri ntụkwasị obi
  • Nkebi ahịa
  • Nyocha onu ahịa
  • Ngwaāhịa/oru ga ekwe omume
  • Ajụjụ onu uche ndị ọhà
  • Nyocha nyere afo ajụjụ

Nchọpụta
eji eme nyocha

  • Ozi azụmahịa
  • Akụkọ ụlọ oru
  • Nchọpụta ozi zoro ezo
  • Nchekwa dọkụmentì data
  • Ndepùta ozi intaneèt
  • Nchịkọta dọkụmentì goomenti
  • Nyocha eji eme akụkọ
  • Ụzọ esi anata aha na ozi nweta onye ahịa maka nkpoturu
  • Nyocha ntà akụkọ
  • Akụkọ ụwa/Mbipụta ndị nchu nta akụkọ
  • Ewe na oru/ewe onye si na ụlọ oru ọzọ n’oru
  • Nchịkọta nọmba data
  • Akwụkwọ ọcha

Ntụgharị
enyemaka asụsu

  • Asụsu karịrị iri na asaa
  • Ọtụtụ asụsu DTP
  • Onye na asu otutu asusu tozuru etozu
  • Ngughari na ndezi
  • Ntụkwasị obi ihe idi mma
  • Ime ngwa ntụziaka kọmputa ka onabata asụsu otu obodo
  • Nnyefe ngwa ngwa
  • Njikwa okwu
  • Usoro mmegharị ozi site otu asụsu gaa na nke ọzọ
  • Usoro ndepùta ihe ana-ekwu na odiyo
  • Usoro ndepùta ihe ana ekwu na vidīò
  • Ime ihe edere na webusati ka onabata asụsu otu obodo

Nso
ụlọ oru sweden

  • Adreesi ụlọ oru
  • Nọmba ekwentị
  • Nkwado onye ahịa
  • Ebe azụmahịa na ahụ maka nọmba ekwentị onye ahịa
  • Ibughari nọmba oku na nọmba ọzọ
  • Ibughari nzipụ ozi
  • Onye nkele ọhà di na ndụ
  • Nkata weèbù di na ndụ
  • Nhazi Oge nzukọ
  • Ntụziaka mmepụta ihe
  • Oru njikwa

Egbo mkpa emebere maka nzipụ

Onye ahịa o bula di iche- Arụmarụ oru o bula di iche- Ya mere anyị na agbasị mbò ike iji ziga egbo mkpa emebere maka nzipụ, emebere ka omezuo mkpa na ebumnobi gị kpomkwem

Amamihe nke ime obodo

Mmekọrịta anyị di nso na ndị ụlọ oru goomenti Sweden, ụlọ akwụkwọ na ụlọ oru na enyere anyị aka egbo mkpa gị, ngwa ngwa ma di mfe

Nwere uru amamihe ọkachamara anyị mere ihe

Ka anyị nye gị nkwado ime nke ọmà – Nghọta anyị chikotara na afo niile bu ihe di mkpa maka ọganihu gị na Sweden

Nha ihe na Nghọta

Atụmatụ na ime ihe niile anyị tụrụ arọ nwere ụzọ doro anya iji mara ihe mmetụta ha nwere na azụmahịa na ebumnobi mgbasa ozi ahịa gị

Oru Ọmà

Rịzọọtụ anyị jikọrọ kpomkwem na oru ọmà anyị na enye, kachasị na ọganihu gị- Anyị nọ ebe a iji nyere gị aka na nzọụkwụ o bula nke ụzọ gị

Okwu

  • Egbo mkpa Swedish
  • Egbo mkpa Swedish gị
  • Onye ọkachamara ndumọdụ azụmahịa Swedish
  • Onye ọkachamara ndumọdụ azụmahịa Swedish gị
  • Onye nrukooru azụmahịa Swedish
  • Onye nrukooru azụmahịa Swedish gị
  • Onye ọkachamara Swedish
  • Onye ọkachamara Swedish
  • Onye oru pụrụ iche Swedish
  • Onye oru pụrụ iche Swedish gị
  • Ndị ọkachamara Swedish
  • Ndị ọkachamara Swedish gị
  • Ndị ụlọ oru maara ihe na ahọrọ Sweden
  • Ka anyị na gị choputa Sweden
  • I na achọ izu ahịa na Sweden?
  • Ka anyị mee ya na Sweden
  • Chịa ahịa Sweden
  • Ka anyị kpaa maka Sweden
  • Ọdịnihu gị na Sweden
  • Sweden, nhọrọ amamihe
  • Sweden, ụzọ amamihe
  • Sweden, ụzọ gị!
  • Mee nke ọmà na Sweden
  • Egbo mkpa Swedish kasi ukwuu
  • Njikọ mmadụ Swedish gị
  • Nwee ọganihu na Sweden
  • Buru onye nwere ọganihu na Sweden
  • Chọta ọganihu na Sweden
error: Innehållet är skyddat

CE